Robert na Raymond Hakim

Robert na Raymond Hakim
sibling duo

Robert Hakim (19 Disemba 1907 - 9 Febụwarị 1992) na Raymond Hakim (23 Ọgọst 1909 - 14 Ọgọust 1980) bụ ụmụnne a mụrụ n'Ijipt bụ ndị na-arụkọ ọrụ ọnụ dị ka ndị na-emepụta ihe nkiri na France na mba ndị ọzọ dị na Europe. Nwanne ha nwoke André Hakim bụkwa onye na-emepụta ihe nkiri.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy